Abụ Ọma 107:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ha nupụrụ isi n’ihe Chineke kwuru. Ha ledara ndụmọdụ Onye Kacha Elu anya.+