Abụ Ọma 107:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ọ na-eme ka a na-eleda ndị a ma ama anya,Na-emekwa ka ha na-agagharị n’ọzara ụzọ na-adịghị.+