Abụ Ọma 107:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ndị ezi omume na-ahụ ihe ndị a ṅụrịa ọṅụ.+ Ma a ga-emechi ọnụ ndị ajọ omume niile.+