Abụ Ọma 108:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Chineke, Onye dị nsọ, ekwuola,* sị: “M ga-aṅụrị ọṅụ. M ga-ewere Shikem+ nye ndị m chọrọ ka ọ bụrụ ihe ha ketara. M ga-atụkwa Ndagwurugwu Sọkọt+ atụ̀ nye ndị m chọrọ.
7 Chineke, Onye dị nsọ, ekwuola,* sị: “M ga-aṅụrị ọṅụ. M ga-ewere Shikem+ nye ndị m chọrọ ka ọ bụrụ ihe ha ketara. M ga-atụkwa Ndagwurugwu Sọkọt+ atụ̀ nye ndị m chọrọ.