Abụ Ọma 109:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mee ka onye ajọ omume chịwa onye iro m.* Ka onye ga-emegide ya* guzoro n’aka nri ya.