Abụ Ọma 109:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na o chetaghị imere ndị ọzọ ihe ọma,+Kama ọ nọ na-achụ ogbenye a na-emegbu emegbu,+ nke obi gbawara,Ka o gbuo ya.+
16 N’ihi na o chetaghị imere ndị ọzọ ihe ọma,+Kama ọ nọ na-achụ ogbenye a na-emegbu emegbu,+ nke obi gbawara,Ka o gbuo ya.+