Abụ Ọma 110:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị gị ga-eji obi ha wepụta onwe ha n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha. Ìgwè ndị na-eto eto* na-akwado gị. Ha dị ka igirigi nke na-ada n’isi ụtụtụ. Ha dị nsọ, maakwa mma n’anya. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 110:3 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 61-65 Ụlọ Nche,4/15/2008, p. 129/15/2002, p. 8
3 Ndị gị ga-eji obi ha wepụta onwe ha n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha. Ìgwè ndị na-eto eto* na-akwado gị. Ha dị ka igirigi nke na-ada n’isi ụtụtụ. Ha dị nsọ, maakwa mma n’anya.
110:3 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 61-65 Ụlọ Nche,4/15/2008, p. 129/15/2002, p. 8