Abụ Ọma 110:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-ekpe mba dị iche iche ikpe ma taa ha ahụhụ.+ Ọ ga-eme ka ozu ju n’ala ahụ niile.+ Ọ ga-ebibi onye na-achị* ala buru nnukwu ibu.*
6 Ọ ga-ekpe mba dị iche iche ikpe ma taa ha ahụhụ.+ Ọ ga-eme ka ozu ju n’ala ahụ niile.+ Ọ ga-ebibi onye na-achị* ala buru nnukwu ibu.*