Abụ Ọma 111:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 111 Toonụ Jaa!*+ א [Alef] M ga-eji obi m niile too Jehova+ב [Bet]N’ebe ìgwè mmadụ ndị obi ha dị ọcha zukọrọ nakwa n’ọgbakọ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 111:1 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 14 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 20
111 Toonụ Jaa!*+ א [Alef] M ga-eji obi m niile too Jehova+ב [Bet]N’ebe ìgwè mmadụ ndị obi ha dị ọcha zukọrọ nakwa n’ọgbakọ.