Abụ Ọma 111:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọrụ aka ya na-egosi na ọ na-ekwu eziokwu, na-ekpekwa ikpe ziri ezi.+ נ [Nun]A ga-atụkwasịli iwu ya niile obi.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 111:7 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 23
7 Ọrụ aka ya na-egosi na ọ na-ekwu eziokwu, na-ekpekwa ikpe ziri ezi.+ נ [Nun]A ga-atụkwasịli iwu ya niile obi.+