Abụ Ọma 111:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 A ga-atụkwasịli ha obi mgbe niile, ma ugbu a ma ruo mgbe ebighị ebi. ע [Ayin]Onye nyere iwu ndị ahụ bụ onye ezi omume na onye eziokwu.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 111:8 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 3 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 23
8 A ga-atụkwasịli ha obi mgbe niile, ma ugbu a ma ruo mgbe ebighị ebi. ע [Ayin]Onye nyere iwu ndị ahụ bụ onye ezi omume na onye eziokwu.+