Abụ Ọma 111:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe na-egosi na mmadụ amatawala ihe bụ onye ahụ ịtụ egwu Jehova.+ ש [Sin] Ndị niile na-edebe iwu ya* na-egosi na ha na-aghọta ihe nke ọma.+ ת [Tọọ] A na-eto ya ruo mgbe ebighị ebi. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 111:10 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 243/15/1995, p. 16
10 Ihe na-egosi na mmadụ amatawala ihe bụ onye ahụ ịtụ egwu Jehova.+ ש [Sin] Ndị niile na-edebe iwu ya* na-egosi na ha na-aghọta ihe nke ọma.+ ת [Tọọ] A na-eto ya ruo mgbe ebighị ebi.