Abụ Ọma 112:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ihe na-agaziri onye na-eji obi ya niile agbazinye ndị mmadụ ihe.+ י [Yod] Ọ na-akwụwa aka ọtọ n’ihe niile ọ na-eme. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 112:5 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 27
5 Ihe na-agaziri onye na-eji obi ya niile agbazinye ndị mmadụ ihe.+ י [Yod] Ọ na-akwụwa aka ọtọ n’ihe niile ọ na-eme.