Abụ Ọma 112:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 A gaghị eme ka ọ laa n’iyi.*+ ל [Lamed] A ga na-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 112:6 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 27-28