Abụ Ọma 112:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O kesaarala mmadụ niile ihe. O nyela ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee] Ọ ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof] A ga-eme ka o sikwuo ike, meekwa ka ọ dị ebube. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 112:9 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 27-28
9 O kesaarala mmadụ niile ihe. O nyela ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee] Ọ ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof] A ga-eme ka o sikwuo ike, meekwa ka ọ dị ebube.