Abụ Ọma 112:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe. ש [Shin] Ọ ga-ata ikikere ezé wee laa n’iyi. ת [Tọọ] Ndị ajọ omume agaghị enweta ihe na-agụ ha.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 112:10 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 28
10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe. ש [Shin] Ọ ga-ata ikikere ezé wee laa n’iyi. ת [Tọọ] Ndị ajọ omume agaghị enweta ihe na-agụ ha.+