Abụ Ọma 116:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọnwụ kere m ụdọ gburugburu. Ọ dị m ka à ga-asị na ili* jichiri m.+ Nsogbu zuru m ahụ́, m nọkwa na-eru naanị uju.+
3 Ọnwụ kere m ụdọ gburugburu. Ọ dị m ka à ga-asị na ili* jichiri m.+ Nsogbu zuru m ahụ́, m nọkwa na-eru naanị uju.+