Abụ Ọma 116:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova nwere ọmịiko,* bụrụkwa onye ezi omume.+ Chineke anyị na-eme ebere.+