Abụ Ọma 116:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova na-echebe ndị na-amaghị ihe.+ E mere ka ike gwụ m, ma ọ zọpụtara m.