Abụ Ọma 116:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ekwuru m okwu maka na m nwere okwukwe.+ E mekpara m ahụ́ nke ukwuu.