Abụ Ọma 116:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-emezu nkwa m kwere Jehova.+ M ga-anọ n’ihu ndị ya niile mezuo ya,+