Abụ Ọma 118:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 118 Keleenụ Jehova n’ihi na ọ dị mma.+ Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.