Abụ Ọma 119:115 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 115 Unu ndị na-eme ihe ọjọọ, sinụ n’ebe m nọ pụọ,+Ka m wee na-edebe iwu Chineke m.