Abụ Ọma 127:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye ji ha kpojuo akpa akụ́ ya na-enwe obi ụtọ.+ A gaghị emenye ha* ihereN’ihi na ha* na ndị iro ha ga na-ekwurịta okwu n’ọnụ ụzọ ámá obodo. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 127:5 Ụlọ Nche,4/1/2008, p. 13-16
5 Onye ji ha kpojuo akpa akụ́ ya na-enwe obi ụtọ.+ A gaghị emenye ha* ihereN’ihi na ha* na ndị iro ha ga na-ekwurịta okwu n’ọnụ ụzọ ámá obodo.