Abụ Ọma 132:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Ebe a bụ ebe m ga-anọ na-ezu ike ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ebe a ka m ga-ebi+ n’ihi na ọ bụ ihe m chọrọ.
14 “Ebe a bụ ebe m ga-anọ na-ezu ike ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ebe a ka m ga-ebi+ n’ihi na ọ bụ ihe m chọrọ.