Abụ Ọma 132:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ga-eji ihe oriri gọzie obodo a. M ga-eji achịcha nyejuo ndị ogbenye bi na ya afọ.+