Abụ Ọma 135:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova na-eme ihe ọ bụla dị ya mma,+Ma n’eluigwe ma n’ụwa, ma n’oké osimiri ma na mmiri niile miri emi.
6 Jehova na-eme ihe ọ bụla dị ya mma,+Ma n’eluigwe ma n’ụwa, ma n’oké osimiri ma na mmiri niile miri emi.