Abụ Ọma 136:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O kere anyanwụ ka ọ na-enye ìhè n’ehihie,+N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.