Abụ Ọma 136:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O mere ka ndị Izrel si n’etiti ya gafere,+N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.