Abụ Ọma 138:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+M ga-etokwa aha gị+N’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi. I meela ka okwu gị na aha gị dị ebube karịa ihe ọ bụla ọzọ.* Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 138:2 Ụlọ Nche,10/1/2006, p. 199/1/2006, p. 16
2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+M ga-etokwa aha gị+N’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi. I meela ka okwu gị na aha gị dị ebube karịa ihe ọ bụla ọzọ.*