Abụ Ọma 138:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova, ndị eze niile e nwere n’ụwa ga-eto gị,+N’ihi na ọ ga-abụ na ha anụla nkwa ndị i kwere.