-
Abụ Ọma 139:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 A sị na m ga-epu nku ma fefee na mbara igwe ngwa ngwa otú ìhè si apụta ma chi bọwa,
Ka m gaa biri n’akụkụ oké osimiri nke kacha dị anya,
-