Abụ Ọma 140:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ka a wụkwasị ha icheku ọkụ.+ Ka a tụba ha n’ọkụ,N’olulu miri emi,*+ ka ha wee ghara ịpụta ọzọ.