Abụ Ọma 140:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ka onye na-ekwutọ mmadụ ghara ịhụ ebe ọ ga-ebi n’ụwa.*+ Ka ihe ọjọọ chụwa ndị tigbuo zọgbuo ọsọ ma laa ha n’iyi.
11 Ka onye na-ekwutọ mmadụ ghara ịhụ ebe ọ ga-ebi n’ụwa.*+ Ka ihe ọjọọ chụwa ndị tigbuo zọgbuo ọsọ ma laa ha n’iyi.