Abụ Ọma 143:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 143 Jehova, biko, nụrụ ekpere m.+ Ṅaa ntị n’arịrịọ m na-arịọ ka i nyere m aka. Za m n’ihi na ị bụ onye ezi omume na onye e kwesịrị ịtụkwasị obi. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 143:1 Ụlọ Nche,12/15/1996, p. 11
143 Jehova, biko, nụrụ ekpere m.+ Ṅaa ntị n’arịrịọ m na-arịọ ka i nyere m aka. Za m n’ihi na ị bụ onye ezi omume na onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.