-
Abụ Ọma 143:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 N’ihi na onye iro na-achụ m ọsọ.
Ọ zọpịala m, zọba m n’ime ala.
O meela ka m biri n’ebe gbara ọchịchịrị ka ndị nwụrụ anwụ kemgbe.
-