Abụ Ọma 143:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, biko, za m ngwa ngwa.+ Ike agwụchaala m.+ Ezorola m ihu gị+Ka m ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.*+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 143:7 Ụlọ Nche,12/15/1996, p. 13
7 Jehova, biko, za m ngwa ngwa.+ Ike agwụchaala m.+ Ezorola m ihu gị+Ka m ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.*+