Abụ Ọma 145:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova bụ onye ukwu, onye ọ bụla kwesịkwara ịna-eto ya.+ E nweghị ike ịghọta* otú ọ dịruru ukwuu.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 145:3 Ụlọ Nche,1/15/2004, p. 11-139/15/1990, p. 11-12