Abụ Ọma 145:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha ga-eto gị mgbe ha na-echeta ọtụtụ ihe ọma ndị ị na-eme,+Ha ga-etikwa mkpu ọṅụ maka na ị bụ onye ezi omume.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 145:7 Bịaruo Jehova Nso, p. 279 Ụlọ Nche,1/15/2004, p. 14-159/15/1990, p. 13
7 Ha ga-eto gị mgbe ha na-echeta ọtụtụ ihe ọma ndị ị na-eme,+Ha ga-etikwa mkpu ọṅụ maka na ị bụ onye ezi omume.+