Abụ Ọma 146:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova ga-abụ Eze ruo mgbe ebighị ebi,+Zayọn, Chineke gị ga-abụ Eze n’ọgbọ niile. Toonụ Jaa!*