Abụ Ọma 148:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ ga-eme ka ndị ya sikwuo ike,*Ka e wee na-aja ndị niile na-erubere ya isi mma,Ya bụ, ndị Izrel, bụ́ ndị na-abịa ya nso. Toonụ Jaa!*
14 Ọ ga-eme ka ndị ya sikwuo ike,*Ka e wee na-aja ndị niile na-erubere ya isi mma,Ya bụ, ndị Izrel, bụ́ ndị na-abịa ya nso. Toonụ Jaa!*