Ilu 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jiri amamihe kpọrọ ihe nke ukwuu. Ọ ga-eme ka ị bụrụ onye ukwu.+ A ga na-akwanyere gị ùgwù maka na i ji obi gị niile nabata ya.+
8 Jiri amamihe kpọrọ ihe nke ukwuu. Ọ ga-eme ka ị bụrụ onye ukwu.+ A ga na-akwanyere gị ùgwù maka na i ji obi gị niile nabata ya.+