Ilu 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Nwa m, gịnịzi mere ị ga-eji nwee mmasị n’ebe nwaanyị na-ebi ndụ rụrụ arụ* nọ? Gịnị mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-akwa iko?*+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:20 Ụlọ Nche,7/15/2000, p. 30
20 Nwa m, gịnịzi mere ị ga-eji nwee mmasị n’ebe nwaanyị na-ebi ndụ rụrụ arụ* nọ? Gịnị mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-akwa iko?*+