Ilu 6:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’ihi na nwaanyị akwụna na-eme ka nwoke bụrụ ogbenye ọnụ ntụ,*+Ma nwunye nwoke ọzọ na-ala ndụ nwoke ya na ya na-akwa iko n’iyi. Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:26 Ụlọ Nche,9/15/2000, p. 28
26 N’ihi na nwaanyị akwụna na-eme ka nwoke bụrụ ogbenye ọnụ ntụ,*+Ma nwunye nwoke ọzọ na-ala ndụ nwoke ya na ya na-akwa iko n’iyi.