Ilu 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka m nọ na-ele ndị na-amaghị ihe,M hụrụ otu nwa okorobịa n’ime ha nke na-enweghị uche.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:7 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 41 Ụlọ Nche,11/15/2000, p. 29-3011/1/2000, p. 15