Ilu 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na amamihe ka nkume kọral* mma. E nweghị ihe ọ bụla ọzọ bara ezigbo uru a ga-eji tụnyere ya. Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:11 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1886 Ụlọ Nche,3/15/2001, p. 26
11 N’ihi na amamihe ka nkume kọral* mma. E nweghị ihe ọ bụla ọzọ bara ezigbo uru a ga-eji tụnyere ya.