Ilu 8:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ma onye na-ejighị m kpọrọ ihe na-emerụ onwe ya ahụ́. Ndị kpọrọ m asị hụrụ ọnwụ n’anya.”+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:36 Ụlọ Nche,3/15/2001, p. 28