Ilu 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Kụziere onye ma ihe ihe, ọ ga-amakwu ihe.+ Kụziere onye ezi omume ihe, ọ ga-amụtakwu ihe. Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:9 Ụlọ Nche,5/15/2001, p. 29-30