Ilu 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova kpọrọ ihe na-ezughị ezu e ji atụ̀ ihe asị,Ma ihe zuru ezu e ji atụ̀ ihe* na-adị ya mma.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:1 Ụlọ Nche,5/15/2002, p. 24-25