Ilu 11:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ezi omume onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta na-eme ga-eme ka ihe gaziere ya,*Ma ihe agaghị agaziri onye ajọ omume* n’ihi ihe ọjọọ ọ na-eme.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:5 Ụlọ Nche,5/15/2002, p. 26
5 Ezi omume onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta na-eme ga-eme ka ihe gaziere ya,*Ma ihe agaghị agaziri onye ajọ omume* n’ihi ihe ọjọọ ọ na-eme.+